Released on October 11, 2013

Thumbnail

[Intro]

Hmm

Major Bangz

Yieh heh

Ibe

Yo nwanne, anyi na anu Champagne, ha kana anu Panadol

Penthauze, Penthauze


[Chorus]

Ah, abum a big nwa, hehh

They know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa

Guys ekoo, heh

Guys ekoo, heh

Ikopugo!

Chicks ekoo, aah

Chicks ekoo, aah

Ikopugo!

Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo

I bust up the place, hello wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


[Verse 1]

Imana my guys na atu akoroba

Spending the money n'enu korota

Nwanne ndi owu n'asa ana afuwacha

Ibu homebase ka isi esi bata?

Imana fine girl k'anyi n' alabata?

Ha fu Gucci and Fendi m'anyi na adaputa

Ha si Phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie

Iru efi ma anyi na amaputa

Imana, ekwe ekwe ga ekwe nkwekota

Okwa ntiye ishi n' ogbe guys amaputa

Mme mme ebido, m'anyi burukwa bata

Anyi na agbakacha m'anyi kwakuru bata

Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata

Nworu ugbo ga Yankee, nwe plane lota

Kita atogom bell ka m ebu ibu bata

And akpam azago maka m'ibu bata


[Chorus]

Ah, abum a big nwa, hehh

They know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa

Guys ekoo, heh

Guys ekoo, heh

Ikopugo!

Chicks ekoo, aah (you know'haa m saying)

Chicks ekoo, aah

Ikopugo!

Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo

I bust up the place, hello wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


[Verse 2]

Now she's feeling the boy makana oji ego

Kita nna amukezi ka m abu ola edo

And now, one obuna na ekwero na eko eko

Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego

Haaa

Kpoti, hapu kpoti

Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti

Muwa anuyitego anya mu di doti (dirty)

Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n'oti, heh

Anyi na atu vote iga eche n'okwa election

We pop bottles ale wedding reception

Ikponye onu nwanne kedu your question

Chelu ka n' nye onyinye before nye gi attention

Heh

Cause I'm balling like a baller

Money going taller

Energy mu solar

Chilling with Kola, still like Ifeoma and Fola

And omelum mentelle, tomorrow I'll never call her!

As innnnn..


[Chorus]

Ah, abum a big nwa, hehh

They know say we fit nwa, heh

Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh

Ihe nyi n' aru di legit nwa

Guys ekoo, heh

Guys ekoo, heh

Ikopugo!

Chicks ekoo, aah (you know'haa m saying)

Chicks ekoo, aah

Ikopugo!

Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo

I bust up the place, hello wassup

Maka kama oga ado n' ite ya dolu n' afo

As onye mme mme no nooo

Anyi doputa parcel anyi aghaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo

Anyi doputa parcel anyi ataaa

Anyi doputa parcel anyi awuoo


[Outro]

Nwa a di thick nga akpoya Minaj?

She twerk it!

Oya shake your behind eeh

Orubagom, orubagom o

Ocho iraputa, muna alobam, heeh

Baby tuo down, nwayo heh

Shake ife a, heh

Ibu onye che che?

Eh nwa shake ife a!

Ishekie ya ofuma mbo gi ego

Shake ife a

Anyi na eme na parcel

Hehehe

Iwee way!

Thick!

Uru dia

Ona imazii?