[Intro]
(It's Kel-P vibes)
Yeah, eh
Ọgịnị bụ ihe a? (Yeah, heh)
[PreChorus]
Asa, your body gbaa first, ha
Asa, your body gbu mens, ha
The way your body rotate, ha
Asa, your body dey call o
Them dey hate, maka them body dey learn, ha
You dey hot, where you from sef? Ha
The way your body rotate o
Asa, your body dey call o
[Chorus]
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
[Verse 1]
Yea, i bukwa ya (I bukwa ya), Asa m o (Asa m o)
Ife ị na-eme m gbajuru m anya m o (Anya m o)
I nwelụ ya (I nwelụ ya), anya m o (Anya m o)
Ebe gana biri, super burger more, you understand
What's your P? (What's your P?), come with me (Come with me)
Nwa biko wụsapụ arụ, don't be mean (Don't be mean)
Ngala yị dị bad (Ọ dị bad), oh my God (Oh my God)
Welụ nwaayọ chechebe, na o luu gị (O luu gị)
See anytime (Anytime), when you call
Always here (Always here), when you call
I kwetego? (Kwetego?) No dey dull
Ka m bulu gị (Bulu gị), you no go fall (Sọ nnwa)
[PreChorus]
Asa, your body gbaa first, ha
Asa, your body gbu mens, ha
The way your body rotate, ha
Asa, your body dey call o
Them dey hate, maka them body dey learn, ha
You dey hot, where you from sef? Ha
The way your body rotate o
Asa, your body dey call o
[Chorus]
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
[Verse 2]
A daa ekwe gị ọnụ, a daa agba gị apịlịko (Pịlịko)
M ga-agbagide gị treasure, till i koo (Till i koo)
Legodi nnwa m fụlụ n'abalị chi jili foo (Jili foo)
Ị jaalụ m eze, wee mee ka isi m buo (Isi m buo)
You understand ngwugwu a (Ngwugwu a), a ya-atọ ya (A ya-atọ ya)
Onye ọzọ actịalụ mụ, mụ atụrapụ ya (Tụrapụ ya)
Ọ bụrọọ maka gị (Maka gị), i nwelụ ya (I nwelụ ya)
Ife mụ na-agba ka ball, nnwa, i chelụ ya (Lele)
See anytime (Anytime), when you call
Money's here (Money's here), when you call
I kwetego? (Kwetego?) No dey dull
Ka m bulu gị (Bulu gị), you no go fall (Sọ nnwa)
[PreChorus]
Asa, your body gbaa first, ha
Asa, your body gbu mens, ha
The way your body rotate, ha
Asa, your body dey call o
Them dey hate, maka them body dey learn, ha
You dey hot, where you from sef? Ha
The way your body rotate o
Asa, your body dey call o
[Chorus]
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ị makwa na ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
Ukwu gị o (Ukwu gị o), ojimo (Ojimo)
O gbugo m o (Gbugo m o), ojimo (Ojimo)
Ojimo (Ojimo), ojimo (Ojimo)
[Outro]
(Mix Monster)