Egbon

By Masterkraft

Released on April 23, 2021

Thumbnail

[Intro]

Master

Yeah


[Pre-Chorus]

Nwa, Onwe ka odi

Nwa bia na level anyi ma ebi ị no

Wepu aka na cable ọ n'ada oku

Kupulu di mata n'o di oke onu

Pasa, okwa ife'm n'eribu ka ịji eme ọnụ

Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka'm n'añu onu

Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault

Nwa pasa godi ka'm buo gi ọlụ


[Chorus]

Osi'm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife(Egbon)

A bụrọ'm a minute man(Egbon)

Ọ sịm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon


[Post-Chorus]

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani


[Verse]

Face down ass up

Nọ lụ mu n'ụkwụ ka laptop

Face down back up

Salụ mele nwoke bankrupt

Ị na apali'm ka pilot

Ọ kwa onye nwe ulo bu landlord

M si ya ọ msi na azu, osi'm why not?

O hitibelumhigh note


[Chorus]

Osi'm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife(Egbon)

A bụrọ'm a minute man(Egbon)

Ọ sịm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon


[Post-Chorus]

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani


[Pre-Chorus]

Nwa, Onwe ka odi

Nwa bia na level anyi ma ebi ị no

Wepu aka na cable ọ n'ada oku

Kupulu di mata n'o di oke onu

Pasa, okwa ife'm n'eribu ka ịji eme ọnụ

Ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka'm n'añu onu

Ya ka ị ji akụ'm anya ka ọ my fault

Nwa pasa godi ka'm buo gi ọlụ


[Chorus]

Osi'm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man

Egbon

M taa gi ife(Egbon)

A bụrọ'm a minute man(Egbon)

Ọ sịm

Egbon!!

Ị mana ị bu senior man (Egbon)

M pia gi oku (Egbon)

Ọ chọrọ one minute man

Egbon


[Post-Chorus]

Brother sunny onye ụlụani

Phyno fino onye ụlụani

Aunty shade onye ụlụani

Masterkraft Eze ụlụani


[Outro]

Master