Netfliss

By KCee

Released on October 4, 2024

Thumbnail

Nwanne

I nu ụda egbe

Maru na anyi a puo go

Jaysynths give dem

Dey firee

Last last my men ma pụọ ta

Obodo ga ekwe ro go du

Na anyi kwu na okụ

Anyị kwu na ọkụ na pụọ ọkụ

Owe zi ife I na aghọtaghị

When we dey spend no mercy

Ị si ni da ano ife anyị e go ye gi nti

Maka na men m bu zi ike

Fa bu zi ike ka izuogu

Eeehh

Ndi ba ruo mmụọwu

Fa bu ndi odogwu

I ma zi kwe na men m gba si ri ike

Anyi na-eme kwa ihe si ri ike

Eeehh

Ndi ba ruo mmụọwu

Fa bu ndi odogwu

I ma zi kwe na men m gba si ri ike

Anyị na-eme kwa ihe si ri ike

Ima na anytime we show up o

Anyi agba ye netflix eh

Ife wеtara oru na o bu oru

Na nke ikpeazụ a

Ọrụ bu oru anyị oh

Eeh eeh, haa haa

Eеh eeh eeh haa haa

Uwa bu nke onye (haa haa)

Uwa bu nke chukwu (haa haa)

Eeh eeh eeh eeh

Haa haa

Na na na haa haa

A si m na uwa bu nke chukwu(haa haa)

Uwa bu uwa chukwu (haa haa)

Ndi nti ike

Anyi a di ekwe ekwe

Anytime we enter

You must collect

Mmeme mechi

Anyị bata akwa e bi do ni isi

Iyoo oh oh oh oh oh

As you see me I get plenty money

Na we get the bank

We no dey beg money

We still dey make money on top money

Ewo my brother

Kcee and Emoney

Eeehh

Ndi ba ruo mmuowu

Fa bụ ndi odogwu

I ma zi kwe na men m gba si ri ike

Anyi na-eme kwa ihe si ri ike

Eeehh

Ndi ba ruo mmụọwu

Fa bụ ndi odogwu

Ị ma zi kwe na men m gba si ri ike

Anyị na-eme kwa ihe si ri ike

Ima na anytime we show up o

Anyị agba ye netflix eh

Ife wetara ọrụ na ọ bụ ọrụ

Na nke ikpeazụ a

Ọrụ bụ ọrụ anyị oh

Eeh eeh, haa haa

Eeh eeh eeh haa haa

Uwa bụ nke onye (haa haa)

Uwa bụ nke chukwu (haa haa)

Eeh eeh eeh eeh

Haa haa

Na na na haa haa

A si m na uwa bụ nke chukwu (haa haa)

Uwa bụ uwa chukwu (haa haa)

Eeehh

Ndi ba ruo mmụọwu

Fa bụ ndi odogwu

Ndi ba ruo mmụọwu

Anyị na-eme kwa ife si ri ike

Eeh eeh eeh eeh

Haa haa

Na na na haa haa

A si m na uwa bụ nke chukwu (haa haa)

Uwa bụ uwa chukwu (haa haa)