Released on June 30, 2017

Thumbnail

[Intro]

Ay let me tell you, I'm an international man Men

I got my passport

Kedu ebe a na eti ife a...


[Verse - 1]

A si Kwa oringo gbuo gi kenechukwu

Kama i ga ato na nga na China

I na n'iyi na aso ncha nwanne m

Ife oringo na aso a diro adi

(Oringo gbukwe gi)


[Chorus]

America nile... Oringo

Europe nile... Oringo

Lagos nile... Oringo

Enugu nile... Oringo

Port-Harcourt nile... Oringo

Ala owerri nile... Oringo

A na akwo o na aso

Ife oringo na aso... Oringo


[Verse - 2]

Oringo na agwo oria

Oringo na achunu hypertension

I di high o butuo your BP

Oringo na eziokwu e ji ya achu oyi

Ka anyi nwebe anuli eee

Everyday I'm looking so fresh and young

Ka anyi kwoba ibonki eee

Taaba nu Ife

Onye iberibe ka onye nwuru anwu


[Chorus]

America nile... Oringo

Europe nile... Oringo

Lagos nile... Oringo

Enugu nile... Oringo

Port-Harcourt nile... Oringo

Ala owerri nile... Oringo

A na akwo o na aso... Oringo

Ife oringo na aso... Oringo


[Verse - 3]

Kedu Ife m mere eji akpo m onwu mmanya

Kedu Ife m mere eji akpo m onye ukwu ooo

Kedu ife m mere eji akpuru m n'onu ooo (iye)

Kedu ife m mere eji akpo m ofeke ooo (iye)

Okwa mu na egonye onwe m mmanya

Okwa mu na akponye onwe m nwa

Kama m ga anwu anwu ka m furu efuru

Okwa mmadu ka a na ya ogini na afio

Onye iberibe ka onye nwuru anwu nma


[Chorus]

America nile... Oringo

Europe nile... Oringo

Lagos nile... Oringo

Enugu nile... Oringo

Port-Harcourt nile... Oringo

Ala owerri nile... Oringo

A na akwo o na aso... Oringo

Ife oringo na aso... Oringo


[Verse - 4]

Emmanuel bee anyi oo odogwu

Ife oringo mere gi diri Chukwu

Benard bee anyi oo bu mmanwu

Ife oringo mere gi diri Chukwu

A sikwa oringo gbuo gi kenechukwu

Kama i ga ato na nga na Malaysia

I na n'iyi na aso ncha nwanne m

Ife oringo na aso a diro adi


[Bridge]

Miami nile... Oringo

Vegas nile... Oringo

New York nwa... Oringo

South Africa... Oringo

Dubai nile... Oringo

Ebe obula nile... Oringo

A na akwo o na aso. Oringo

Ife oringo na aso... Oringo


[Chorus]

America nile... Oringo

Europe nile... Oringo

Lagos nile... Oringo

Enugu nile... Oringo

Port-Harcourt nile... Oringo

Ala owerri nile... Oringo

A na akwo o na aso... Oringo

Ife oringo na aso... Oringo


[Outro]

Ay let me tell you, I'm an international man Men

I got my passport

Kedu ebe a na eti ife a