[Intro]
Ehn, nwanne if it's a hit, aka anyị dị à
Obodo e kwelugo, anyanwu achalugo
Anyị a putago, ife emewego
[Chorus]
Ị makwa onye ị wu? Ị makwa onye ị wu? (Master)
Ị makwa onye ị wu? (Ogini? Ogini?)
Ị makwa onye ị wu? (Ogini?)
Nwoke na apụ ọkụ
Nwa n'ebe ebe
Nwoke oma osiso
Ya na nwaoma osiso
[Verse 1]
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
I si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here
Mens bu ku nnukwu ike, na we dey here (Nwanne m)
[Pre-Chorus]
(Ahh-ayy) I fugo di convey anyi ji we bata obodo, i nolu ofuma
I nwekwenu choice?
(Ahh-ayy)
I fugo di package anyi ji we bata obodo, i belu ebelu
Security confirm, i ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo, anyi ka fa n'enene
I ma na ndende edee, i ma na mmemee emewe? (Enyi)
Agbobi nwere omume eri eji ego, agu ji egbe
[Chorus]
Ị makwa onye ị wu? (O kpata o zuo ora)
Ị makwa onye ị wu? (Onwa na etiri lora)
Ị makwa onye ị wu? (Harvey Don, nwanne)
Ị makwa onye ị wu? (O jide onye nwanne ya)
Nwoke na apụ ọkụ (Nwa a na-ayo eze)
Nwa n'ebe ebe (E-money, nwoke bu ebube ebube)
Nwoke oma osiso (Iyawo na wa na wa)
Ya na nwaoma osiso (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Refrain]
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu m piawa azu nu, double condenser (Ogini?)
Ife anyi bu bu odogwu, odogwu, ike na ebube mmuo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso
Ndi nku, ndi nku (Ndi nku, ndi nku)
Ndi ike, ndi ike (Ihula men shiri ike?)
Ndi oma, ndi oma (Ndi oma, ndi oma n'obodo)
Ju so ndi a, osiso (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Verse 2]
A na mu anu kwanu ife? A na mu anu kwanu ife?
A na mu asi kwanu ndo? Okwu abagonu ego (Okwu abagonu ego)
Men na-eme na bundle
Fa bialu ka Iziogu
Fa na-eme na cash, ufodu na-edezi cheque
[Pre-Chorus]
(Ahh-ayy) I fugo di convey anyi ji we bata obodo, i nolu ofuma
I nwekwenu choice?
(Ahh-ayy)
I fugo di package anyi ji we bata obodo, i belu ebelu
Security confirm, i ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo, anyi ka fa n'enene
I ma na ndende edee, i ma na mmemee emewe?
Agbobi nwere omume eri eji ego, agu ji egbe
[Chorus]
Ị makwa onye ị wu? (Anderson Obiagwu)
Ị makwa onye ị wu? (Aka-ekpuchi onwa n'Igbo)
Ị makwa onye ị wu? (Dr. Ezemmuo)
Ị makwa onye ị wu? (Nwoke bu ebube ebube)
Nwoke na apụ ọkụ (Legend, nwanne)
Nwa n'ebe ebe (Onye mpiawa na azu)
Nwoke oma osiso (Omemma na Ojoto)
Ya na nwaoma osiso (Ah yee, ah yee, ah yee)
[Refrain]
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu m piawa azu nu, double condenser (Ogini?)
Ife anyi bu bu odogwu, odogwu, ike na ebube mmuo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso
[Outro]
Obodo e kwelugo, anyanwu achalugo
Anyị a putago, ife emewego
Ị makwa onye ị wu?