Igbo Amaka

By Flavour

On Thankful

Thumbnail

Masterkraft on the beat, go

Ifu zie'm kpo nu mu onyi Igbo

Maka n'abum onyi igbo

Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka

If you see me, callu me onyi igbo

Maka n'abum onyi igbo

Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka

Anywhere I enter, they callu me onyi igbo

Maka n'abum onyi igbo

Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka

All over the world, they callu me onyi igbo

Maka n'abum onyi igbo

Ihe nme, igbo amaka, oh igbo amaka

Ndi Igbo ne dozi Obodo

Ndi Igbo ne mepe obodo

Ndi Igbo na hazi obodo

Ndi Igbo ne me ofu ma

Ndi Igbo nno nime afia

Ndi Igbo nno diaspora

Ndi Igbo nno entertainment

Ndi Igbo nno government

Anyi ne me ife silike

Anyi ne me ife kalaka

Anywhere you enter we they there (na we dey here)

I waka I never see, beautiful people oo oo oo

Igbo amaka heh, a'bum onyi Igbo