Chewe Kwem

By Flavour

On Blessed

Released on October 18, 2012

Thumbnail

[Intro]

Ajarịkpọkpọ

Jesus!

Ajarịkpọkpọ

Hey hey!


[Verse 1]

Jesus mụ o, ana m ekelekwe gị

Obinigwe, ana m aja gị mma oo (Ọyọlịma)

I wee nesie m anya, Ị na-agọzikwe mụ (Chai)

I wee nesie m anya n'enu ụwa, fichaa m anya mmiri o (Chei)

Abụ m onye ee iji fụ m n'anya? (Chei)

No be say I too sharp o, Ị na-enyelụ m aka nụ (Chai)

Ife ọbụla mụ etinyenụụ aka, ọ na-agakwarụ m werere (Ọyọlịma)

Some people dem no like am, they come dey jealous me


[Chorus]

Chewe kwem o, Jesus mụ o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewе kwem oo, Jesus mụ o

Arapụkwala m o

Chewе kwem o (Hey-hey-hey-hey-hey-hey-hey!)

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Arapụkwala m o

Chewe kwem o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Chewe mo, chewe mo, chewe mo


[Verse 2]

Ife mụ emenaa oo, a na-ekwutọ, fa ya ekwulịlị

Ife mụ emenaa oo, a na-asịtọ, fa ya asịlịlị (Ọyọlịma)

Fa ya na-akọtọ, na-ekwutọ, na-asịtọ, ndị ilo

Ojemba enwe ilo, Chukwu na-edu m, ọ gịnịdị?

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie mama mụ (Chai)

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie papa mụ

O buliwo m elu o (Chai), Jesus agọzie ụmụnne mụ o

O nara ekele, nara otuto, Jesus onye ndu o


[Chorus]

Chewe kwem o, Jesus mụ o (Jesus!)

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem oo, Jesus mụ o (Jesus!)

Arapụkwala m o

Chewe kwem o (Jesus!)

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Arapụkwala m o (Jesus!)

Chewe kwem o (Ha, hey-hey)

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Chewe mo, chewe mo, chewe mo


[Verse 3]

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Waga G

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Jackson

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Oloye

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzienụ Emeka Offor

Jesus ebuliwo m elu o, Jesus agọzie ọgọ m nwaanyị

Jesus apaliwo m elu o, Jesus agọzienụ nne mụrụ m o


[Chorus]

Chewe kwem o, Jesus mụ o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o, Jesus mụ o

Arapụkwala m o

Chewe kwem o (Jesus)

Chewe kwem o

(Oyolima!)

Chewe kwem o (Hey-hey, Jesus)

Chewe kwem o

Chewe kwem o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Arapụkwala m o

Chewe kwem o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Arapụkwala m o

Chewe kwem o

Anọkwa m gị n'aka o

Chewe kwem o

Arapụkwala m o

Chewe kwem o